Zekaraia 5:6 Bible Nso (IGBOB)

M'we si, Gini ka ọ bu? Ọ si, Nka bu ihe-ọtùtù ephah nke nāpu apu. O we si, Nka bu oyiyi-ha n'ala nka nile:

Zekaraia 5

Zekaraia 5:1-11