Zekaraia 5:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. M'we welie anyam abua ọzọ, hu, ma le, akwukwọ-npiakọta nke nēfe efe.

2. O we sim, Gini ka gi onwe-gi nāhu? M'we za, Mu onwem nāhu akwukwọ-npiakọta nēfe efe; ogologo-ya di orú cubit, obosara-ya di kwa cubit iri.

Zekaraia 5