Zekaraia 14:20 Bible Nso (IGBOB)

N'ubọchi ahu ka IHE NSỌ JEHOVA NWERE gādi n'elu ataṅu nile nke inyinya; ite nile n'ulo Jehova gādi kwa ka ọkwa-nwusa di n'iru ebe-ichu-àjà.

Zekaraia 14

Zekaraia 14:15-21