Ọpupu 25:37-39 Bible Nso (IGBOB)

37. I gēme kwa oriọna-ya, ha gādi asa: ha gēweli kwa oriọna-ya nile, ka ọ we nye ìhè na ncherita-iru ya.

38. Nkpa-ya nile na ihe-ikpakepu-ọku-ya nile gābu ọla-edo anāgwaghi agwa.

39. Otù talent nke ọla-edo anāgwaghi agwa ka agēji ma ya, ya na ihe ndia nile.

Ọpupu 25