Ọpupu 2:23 Bible Nso (IGBOB)

O rue, n'ọtutu ubọchi ahu, na eze Ijipt nwuru: umu Israel we nēze ume n'ihi òfùfè-ha, ha we tie nkpu, ntiku ha tikuru Chineke we rigorue Chineke nti, n'ihi òfùfè ahu.

Ọpupu 2

Ọpupu 2:19-25