Ọpupu 14:14-16 Bible Nso (IGBOB)

14. Jehova gēburu unu agha, ma unu onwe-unu gāb͕a nkiti.

15. Jehova we si Moses, Gini mere i nētikum? gwa umu Israel ka ha bulie ije.

16. Gi onwe-gi weli kwa nkpa-n'aka-gi elu, setipu aka-gi n'elu oké osimiri, kewa ya: umu Israel gābà kwa n'etiti oké osimiri n'ala-akọrọ.

Ọpupu 14