Ọpupu 1:7 Bible Nso (IGBOB)

Ma umu Israel muru ọmùmù, ri nne, ba uba, we nwe ume nke uku; ala ahu we juputa na ha.

Ọpupu 1

Ọpupu 1:5-16