Ọnu-Ọgugu 9:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova we gwa Moses okwu n'ọzara Sainai, n'arọ nke-abua nke nputa ha si n'ala Ijipt puta, n'ọnwa mbu, si,

2. Ka umu Israel me kwa ememe ngabiga na mb͕e-ya akara àkà.

3. N'ubọchi nke-iri-na-anọ n'onwa nka, n'etiti ehihie na anyasi, ka unu gēme ya na mb͕e-ya akara àkà: dika ukpuru-ya nile si di, na dika ikpé-ya nile si di, ka unu gēme ya.

Ọnu-Ọgugu 9