Ọnu-Ọgugu 9:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova we gwa Moses okwu n'ọzara Sainai, n'arọ nke-abua nke nputa ha si n'ala Ijipt puta, n'ọnwa mbu, si,

2. Ka umu Israel me kwa ememe ngabiga na mb͕e-ya akara àkà.

Ọnu-Ọgugu 9