Ọnu-Ọgugu 4:48-49 Bible Nso (IGBOB)

48. ọbuná ndi-ha agukọtara agukọta, di orú nnù na otù nnù na ọgu iteghete.

49. N'okwu-ọnu Jehova ka agukọtara ha n'aka Moses, nwoke ọ bula dika ibu-ya si di: bú ndi-ya agukọtara agukọta, dika Jehova nyere Moses iwu.

Ọnu-Ọgugu 4