Ọnu-Ọgugu 33:23-27 Bible Nso (IGBOB)

23. Ha si na Kehilata bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'ugwu Shefa.

24. Ha si n'ugwu Shefa bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Harada.

25. Ha si na Harada bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Makhilot.

26. Ha si na Makhilot bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Tahat.

27. Ha si na Tahat bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Tera.

Ọnu-Ọgugu 33