Ọnu-Ọgugu 3:36 Bible Nso (IGBOB)

Nlekọta nke ihe-ndebe nke umu Merari bu ibo nile nke ebe-obibi ahu, na nkpọrọ-ya nile, na ide-ya nile, na akwa ya nile, na ihe-ya nile, na òfùfè-ya nile:

Ọnu-Ọgugu 3

Ọnu-Ọgugu 3:30-37