Ọnu-Ọgugu 26:63 Bible Nso (IGBOB)

Ndia bu ndi Moses na Eleeza, bú onye-nchu-àjà, gukọtara; ndi gukọtara umu Israel n'ala ihe nādighi nke Moab n'akuku Jọdan na nso Jeriko.

Ọnu-Ọgugu 26

Ọnu-Ọgugu 26:62-65