Ọnu-Ọgugu 26:6-8 Bible Nso (IGBOB)

6. nke Hezron bu ab͕uru ndi Hezron: nke Kami bu ab͕uru ndi Kami.

7. Ndia bu ab͕uru ndi Reuben: ndi-ha agukọtara agukọta we di orú nnù uzọ ise, na nnù iteghete, na ọgu isi, na iri.

8. Umu ndikom Palu kwa; Eliab.

Ọnu-Ọgugu 26