Ọnu-Ọgugu 20:12 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we si Moses na Eron, N'ihi na unu ekweghi na Mu, idom nsọ n'anya umu Israel, n'ihi ya unu agaghi-eme ka nkpọkọta nka ba n'ala ahu nke M'nyeworo ha.

Ọnu-Ọgugu 20

Ọnu-Ọgugu 20:4-22