Ọnu-Ọgugu 12:14 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we si Moses, Ọ buru na nna-ya ab͕asa ya asọ n'iru ma-ọli, ìhere agaghi-eme ya ubọchi asa? ka emechibido ya uzọ n'azu ọmuma-ulo-ikwū ubọchi asa, emesia agāchikọta kwa ya na ndi Israel.

Ọnu-Ọgugu 12

Ọnu-Ọgugu 12:13-15