Ọnu-Ọgugu 11:27 Bible Nso (IGBOB)

Otù okorọbia we b͕a ọsọ, gosi Moses, si, Eldad na Midad nēbu amuma n'ọmuma-ulo-ikwū.

Ọnu-Ọgugu 11

Ọnu-Ọgugu 11:23-34