Ọnu-Ọgugu 11:25 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we ridata n'igwe-oji ahu, gwa ya okwu, nara ufọdu nime Mọ ahu nke dikwasiri ya, tiyekwasi n'ọgu ndi-okenye atọ na iri ahu: o rue, mb͕e Mọ ahu bekwasiri ha, na ha buru amuma, ma ha emeghi ya ọzọ.

Ọnu-Ọgugu 11

Ọnu-Ọgugu 11:15-28