5. Ndia bu kwa aha ndikom unu na ha gēguzo: nke Reuben; Elizua nwa Shedeua.
6. Nke Simeon; Shelumiel nwa Zurishadai.
7. Nke Juda, Nahshon nwa Aminadab.
8. Nke Isaka; Netanel nwa Zua.
9. Nke Zebulun; Eliab nwa Hilon.
10. Nke umu Josef: nke Efraim; Elishama nwa Amihud: nke Manase; Gameliel nwa Pedahzua.