Ọlu Ndi-Ozi 7:38 Bible Nso (IGBOB)

Nwoke a bu onye nānọri nime nzukọ n'ọhia, ya na mọ-ozi ahu nke gwara ya okwu n'ugwu Sainai, na nna-ayi-hà: onye nara okwu di ndu nke si n'ọnu Chineke puta inye ayi:

Ọlu Ndi-Ozi 7

Ọlu Ndi-Ozi 7:34-43