Ọlu Ndi-Ozi 5:1-2 Bible Nso (IGBOB) Ma otù nwoke nke anākpọ aha-ya Ananaias, ya na Safaira nwunye-ya, rere otù ihe o nwere, we debere onwe-ya ufọdu