Ọlu Ndi-Ozi 4:31 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ha riọsiri aririọ, ewe me ka ebe ha nọ na nzukọ me nkpatu; ha nile we juputa na Mọ Nsọ, we were nkwuwa-okwu nēkwu okwu Chineke.

Ọlu Ndi-Ozi 4

Ọlu Ndi-Ozi 4:28-35