Ọlu Ndi-Ozi 3:12 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e Pita huru ya, ọ zara ndi-Ju, si, Ndikom nke Israel, gini mere ihe a nēju unu anya? ma-ọbu gini mere unu nēlegide ayi anya, dika ọ bu site n'ike nke aka ayi? ma-ọbu dika ayi onwe-ayi nāsọpuru Chineke ka ayi meworo ya ka ọ je ije?

Ọlu Ndi-Ozi 3

Ọlu Ndi-Ozi 3:6-18