Ọlu Ndi-Ozi 28:6 Bible Nso (IGBOB)

Ma ha nēle anya na ọ gaje iza, ma-ọbu ida n'ala nwua na mberede: ma mb͕e ha nēle anya ogologo oge, ma ha ahughi ihe ọ bula jọrọ njọ mere ya, ha we chègharia uche-ha, si na ọ bu chi.

Ọlu Ndi-Ozi 28

Ọlu Ndi-Ozi 28:1-13