Ọlu Ndi-Ozi 28:21 Bible Nso (IGBOB)

Ha we si ya, Ayi onwe-ayi anataghi akwukwọ-ozi site na Judia bayere gi, ọ dighi kwa onye ọ bula n'etiti umu-nne-ayi ruru ebe a, we kọ akukọ ma-ọbu kwue ajọ ihe ọ bula bayere gi.

Ọlu Ndi-Ozi 28

Ọlu Ndi-Ozi 28:14-26