Ọlu Ndi-Ozi 27:39 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e chi bọrọ, ha amataghi ala ahu: ma ha huru otù ọnu-miri nke nwere ótú, ha we b͕a ìzù ma ha puru ime ka miri nubà ub͕ọ n'ala.

Ọlu Ndi-Ozi 27

Ọlu Ndi-Ozi 27:38-44