Ọlu Ndi-Ozi 14:27 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ha ruru, me kwa ka nzukọ Kraist zukọta, ha we kọrọ ha ihe nile, ka ha ra, bú nke Chineke soro ha me, kọ-kwa-ra ha na O meghereri ọnu-uzọ okwukwe nye ndi mba ọzọ.

Ọlu Ndi-Ozi 14

Ọlu Ndi-Ozi 14:18-28