Nkpughe 3:2 Bible Nso (IGBOB)

Ghọ onye nēche nche, me kwa ka ihe fọduru guzosie ike, bú nke gaje inwu anwu: n'ihi na ọ dighi ọlu-gi M'huworo nke zuworo ezù n'iru Chinekem.

Nkpughe 3

Nkpughe 3:1-8