Nkpughe 21:10 Bible Nso (IGBOB)

O we bupum nime Mọ Nsọ ga rue oké ugwu di elu, we gosim obodo nsọ ahu, bú Jerusalem, ka ọ nēsi n'elu-igwe ridata, site n'ebe Chineke nọ,

Nkpughe 21

Nkpughe 21:7-14