Nkpughe 2:23 Bible Nso (IGBOB)

M'gēwere kwa ọnwu b͕ue umu-ya; nzukọ Kraist nile gāmara kwa na Mu onwem bu onye nēnyocha akuru na obi nile: M'gēnye kwa unu n'otù n'otù dika ọlu nile unu si di.

Nkpughe 2

Nkpughe 2:21-27