Nkpughe 18:9 Bible Nso (IGBOB)

Ndi-eze uwa, ndi soro ya kwa iko nupu kwa isi, ha gākwa-kwa-ra ya ákwá, ti-kwa-ra ya aka n'obi, mb͕e ha gēle anwuru-ọku nke orire-ọku-ya anya,

Nkpughe 18

Nkpughe 18:1-10