Nkpughe 1:18 Bible Nso (IGBOB)

buru kwa Onye ahu nādi ndu; aghọ-kwa-ram onye nwuru anwu, ma le, anamadi ndu rue mb͕e nile ebighi-ebi, enwe-kwa-ram nkpisi-ugodi nile nke ọnwu na nke Hedis

Nkpughe 1

Nkpughe 1:11-20