Ndi Rom 4:1-2 Bible Nso (IGBOB) Gini kwa ka ayi gēkwu na Abraham huworo, bú nna-ayi ochie dika anu-aru si di? N'ihi na asi na aguru Abraham n'onye ezi omume