Ndi Rom 15:19 Bible Nso (IGBOB)

n'ike nke ihe-iriba-ama na ọlu-ebube di iche iche, n'ike nke Mọ Nsọ; ya mere site na Jerusalem, na ala nke di ya gburugburu rue Ilirikọm, ezìzuwom ozi ọma Kraist;

Ndi Rom 15

Ndi Rom 15:12-22