Ndi Rom 13:6 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ọ bu n'ihi nka ka unu nātu kwa ùtú; n'ihi na ha bu ndi nēfè Chineke òfùfè, nānọgidesi ike n'ọlu-ha ime otù ihe a.

Ndi Rom 13

Ndi Rom 13:1-10