Ndi Rom 12:16 Bible Nso (IGBOB)

Nātukwasinu uche n'otù ihe ahu n'ebe ibe-unu nọ. Unu atukwasila uche n'ihe di elu, kama ka ndi ọnọdu-ha di ala nādọrọ unu iso ha. Unu enwela uche n'anya onwe-unu.

Ndi Rom 12

Ndi Rom 12:12-21