Ndi Rom 11:35-36 Bible Nso (IGBOB)

35. ma-ọbu ònye buru uzọ nye Ya, agēnyeghachi kwa ya ọzọ?

36. N'ihi na ihe nile sitere nime Ya, site kwa n'aka-Ya, di-kwa-ra Ya. Ọ bu Ya ka otuto diri rue mb͕e nile ebighi-ebi. Amen.

Ndi Rom 11