Ndi Rom 11:20 Bible Nso (IGBOB)

Ọ di nma; n'ekweghi-ekwe-ha ka anyakapuru ha, ma gi onwe-gi nēguzo n'okwukwe-gi. Atukwasila uche-gi n'ihe di elu, kama nātu egwu:

Ndi Rom 11

Ndi Rom 11:18-25