Ndi Rom 1:16 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ihere ozi ọma ahu adighi-emem: n'ihi na ọ bu ike nke Chineke rue nzọputa nye onye ọ bula nke kwere; onye-Ju na mbu, na onye-Grik kwa.

Ndi Rom 1

Ndi Rom 1:15-21