Ndi-Ikpe 5:25-28 Bible Nso (IGBOB)

25. Miri ka Sisera riọrọ, miri-ara-ehi ka ọ nyere ya;O weta nso ya miri-ara-ehi nke raru araru n'ọkwa ndi di ebube.

26. Aka-ya ka ọ setiri na ǹtú,Aka-nri-ya n'otùtù ndi nālu ọlu ike;O were otùtù kpọ Sisera, ọ kpọrọ ya n'isi,O we kpọpue ya, ǹtú ahu we bapue n'akuku egedege-iru-ya.

27. N'ab͕ata ukwu-ya abua ka o ruru ala, da, tọb͕ọ:N'ab͕ata ukwu-ya abua ka o ruru ala, da:Ebe o ruru ala, n'ebe ahu ka ọ dara, la n'iyì.

28. Na window-ya ka ọ lepuru anya, tie nkpu,Bú nne Sisera, site n'oghere inara ifufe,Gini mere ub͕o-ala-ya nānọ ọdù ibia?Gini mere wheel nke ub͕ọ-ala-ya nile ji la azu?

Ndi-Ikpe 5