Ndi-Hibru 11:23 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e amuru Moses, ọ bu okwukwe ka ndi muru ya ji zobe ya ọnwa atọ, n'ihi na ha huru na nwatakiri ahu mara nma; ha atughi kwa egwu ihe eze ala ahu nyere n'iwu.

Ndi-Hibru 11

Ndi-Hibru 11:15-28