Ndi Galetia 5:13 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na unu onwe unu, umu-nnam, ka akpọrọ ka unu nwere onwe-unu; nání unu ewerela inwe-onwe-unu ahu nye ka ọ buru ihe anu-aru-unu gēji me ihe kama werenu ihunanya burita orù ibe-unu.

Ndi Galetia 5

Ndi Galetia 5:12-21