Ndi Galetia 4:7 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere i bughi orù ọzọ, kama i bu nwa-nwoke; ma ọ buru na i bu nwa-nwoke, i bu kwa onye-nketa site n'aka Chineke.

Ndi Galetia 4

Ndi Galetia 4:5-9