Ndi Filipai 4:20-23 Bible Nso (IGBOB)

20. Ma otuto diri Chineke-ayi, bú Nna-ayi, rue mb͕e nile ebighi-ebi. Amen.

21. Kelenu onye nsọ ọ bula nime Kraist Jisus. Umu-nna-ayi ndi mu na ha nọ nēkele unu.

22. Ndi nsọ nile nēkele unu, ma ndi nke èzí-na-ulo Sisa kachasi n'ikele unu.

23. Ka amara nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist dinyere mọ-unu.

Ndi Filipai 4