Ndi Efesọs 4:6 Bible Nso (IGBOB)

otù Chineke na Nna nke ayi nile di, Onye bu isi ayi nile, Onye site-kwa-ra n'aka ayi nile nālu ọlu, Onye nānọ kwa nime ayi nile.

Ndi Efesọs 4

Ndi Efesọs 4:1-7