Ndi Efesọs 3:10 Bible Nso (IGBOB)

ka ewe me ub͕u a ka ibu-isi nile na ike nile nke di n'ebe di n'elu-igwe mara ọtutu okpukpu amam-ihe Chineke di iche iche site n'aka nzukọ-Ya,

Ndi Efesọs 3

Ndi Efesọs 3:2-13