Matiu 5:7-9 Bible Nso (IGBOB)

7. Ngọzi nādiri ndi-ebere: n'ihi na ndi ahu ka agēmere ebere.

8. Ngọzi nādiri ndi di ọcha n'obi: n'ihi na ndi ahu gāhu Chineke.

9. Ngọzi nādiri ndi nēme ka madu na ibe-ha di n'udo: n'ihi na ndi ahu ka agākpọ umu Chineke.

Matiu 5