Matiu 25:2-4 Bible Nso (IGBOB)

2. Ma ise nime ha bu ndi-nzuzu, ise bu kwa ndi nwere uche.

3. N'ihi na ndi-nzuzu ahu, mb͕e ha chiri ọwa-ha, ha ejighi manu n'aka-ha:

4. ma ndi ahu nwere uche ji manu n'aria-ha tiyere ọwa-ha.

Matiu 25