Matiu 23:18 Bible Nso (IGBOB)

Unu si kwa, Onye ọ bula nke gēji ebe-ichu-àjà ṅu iyí, ọ bughi ihe; ma onye ọ bula nke gēji ihe-onyinye di n'elu ya ṅu iyí, o ji ugwọ.

Matiu 23

Matiu 23:8-25