Matiu 14:16-18 Bible Nso (IGBOB)

16. Ma Jisus siri ha, Ọ dighi ha nkpà ka ha la; unu onwe-unu nye ha ihe ka ha rie.

17. Ha we si Ya, Ayi enweghi n'ebe a ma-ọbughi ob͕e achicha ise na azù abua.

18. O we si, Chita ha n'ebe a nyem.

Matiu 14